Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova

Ndịàmà Jehova na-agbalị ike ha niile ịhụ na ọ bụ Okwu Chineke na-eduzi ha n’ihe niile ha na-eme ná ndụ, ma n’ihe ha na-eche n’echiche, ma n’otú ha si ekwu okwu, ma n’otú ha si eme omume. Chọpụta otú Okwu Chineke sirila gbanwee ndụ ha na ndụ ndị nọ ha nso.

AKỤKỌ

Mpempe Akwụkwọ Dị n’Okpuru Ígwè E Ji Asa Ákwà

Otu nne esi ụzọ bụ́ ịgba kụziere ụmụ ya eziokwu dị na Baịbụl.

AKỤKỌ

Mpempe Akwụkwọ Dị n’Okpuru Ígwè E Ji Asa Ákwà

Otu nne esi ụzọ bụ́ ịgba kụziere ụmụ ya eziokwu dị na Baịbụl.

Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ