IHE NDỊ ANYỊ NWERE

Baịbụl Dị n’Ịntanet

Igbo
Baịbụl Dị n’Ịntanet
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011208/univ/art/1011208_univ_sqs_lg.jpg

Baịbụl Dị n’Ịntanet

Nọrọ ebe a gụọ Baịbụl. Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ dị mfe ọgụgụ. Ihe a sụgharịrị na ya bụkwa eziokwu. E wepụtala ya n’ihe karịrị asụsụ otu narị na iri isii (160), ma nke bụ́ naanị Akwụkwọ Nsọ Grik ma nke bụ́ Akwụkwọ Nsọ Hibru na Akwụkwọ Nsọ Grik. E kesaakwala ihe karịrị narị nde abụọ na nde iri abụọ (220,000,000).

OTÚ O SI EGOSI YA