Akụkọ

 

AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2026—Agba nke 2

Na vidio a, anyị ga-eme ka ebe anyị kwụ n’okwu gbasara onye ọrịa ikpebi ihe a ga-eji ọbara ya eme ma a gwọwa ya ọrịa ma ọ bụ ma a wawa ya ahụ́ dokwuo anya.

AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2026—Agba nke 2

Na vidio a, anyị ga-eme ka ebe anyị kwụ n’okwu gbasara onye ọrịa ikpebi ihe a ga-eji ọbara ya eme ma a gwọwa ya ọrịa ma ọ bụ ma a wawa ya ahụ́ dokwuo anya.

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2026—Agba nke 1

Na vidio a, anyị ga-ekwu otú ka mma anyị ga-esi jiri akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl.

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 8

Na vidio a, anyị ga-akọrọ unu otú vidio Ozi Ọma Jizọs Kwusara si abara ụmụnna anyị nọ n’ebe dị iche iche uru.

2025-11-14

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 7

Na vidio a, anyị ga-akọrọ unu ihe ụfọdụ na-eme obi ụtọ mere n’ozi ọma n’afọ ije ozi 2025. Anyị ga-ahụkwa otú Jehova si na-agọzi mbọ anyị na-agba n’ụwa niile.

2025-09-26

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 6

Na vidio a, ị ga-amata ihe ga-abụ isiokwu afọ 2026, matakwa banyere abụ ọhụrụ e wepụtara.

2025-08-22

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 5

Na vidio a, anyị ga-eleba anya n’ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru ndị ga-enyere anyị aka ime ezigbo mkpebi gbasara ịgụkwu akwụkwọ.

2025-07-04

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025​—Agba nke 4

N’ihe omume a, anyị ga-eleba anya n’ihe ndị Baịbụl kwuru ndị ga-enyere anyị aka ime mkpebi ndị dị mma gbasara ihe ụfọdụ e sere ese e ji achọ mma nakwa omenala ụfọdụ.

2025-05-23

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 3

N’ihe omume a, anyị lebara anya n’otú anyị ga-esi hazie ihe ndị anyị nwere ike ime n’ozi Jehova n’ọnwa ole na ole na-abịa abịa.

2025-03-21

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 2

Na vidio a, anyị kwuru ihe ndị anyị na-eme iji nyekwuoro ụmụnna anyị aka ịmụta otú e si agụ na otú e si ede, kwuokwa gbasara obi iru ala anyị na-enwe maka àjà Jizọs chụrụ iji gbapụta anyị. A makwara ọkwa na e wepụtala abụ ọhụrụ a ga-agụ ná mgbakọ ukwu nke afọ 2025.

2025-01-31

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2025—Agba nke 1

Na vidio a, anyị ga-ahụ ihe anyị nwere ike iji isiokwu bụ́ “Eziokwu Ndị Na-amasị Anyị Ịkụziri Ndị Ọzọ” na-eme. Ọ dị n’Ihe Ndị Ọzọ A Kọwara—Nke A dị na broshọ bụ́ Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs. Ịmụta eziokwu ndị a ga-enyere anyị aka ịmalite mkparịta ụka n’ozi ọma.

2025-01-02

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 8

Na vidio a, anyị ga-eleba anya n’otú anyị kwesịrị isi na-emeso ndị na-agba na vidio anyị dị iche iche.

2024-11-08

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 7

Na vidio a, anyị ga-amata otú ụmụnna anyị nọ ebe dị iche iche n’ụwa mere, gerekwa ajụjụ ọnụ tọrọ ụtọ a gbara Nwanna Jody Jedele na Nwanna Jacob Rumph bụ́ ndị a họpụtara ọhụrụ ka ha soro n’Òtù Na-achị Isi.

2024-10-01

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 6

Na vidio a, anyị ga-ahụ otú anyị ga-esi lekwasị anya n’ịmalitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl.

2024-08-02

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 5

Na vidio a, anyị ga-ahụ otú anyị ga-esi na-eme ka obi sie anyị ike na ọ bụ naanị Alaeze Chineke ga-akwụsị nsogbu ụmụ mmadụ niile.