IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Igbo
Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011205/univ/art/1011205_univ_sqr_xl.jpg

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Baịbụl bụ akwụkwọ na-abara ụdị mmadụ niile uru. Ihe o kwuru nwere ike ime ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ebi n’udo ma na-enwe obi ụtọ. Ọ ga-enyekwara gị aka ịzụ ụmụ gị. a

a Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’ebe a abụghị ezigbo aha ha.

Alụmdi na Nwunye

Ịzụ Ụmụ

Akwụkwọ na Vidio

Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

Gị na ndị ezinụlọ gị ga na-ebi n’udo, na-enwekwa obi ụtọ ma unu na-eme ihe Baịbụl kwuru.