Gaa n'Isiokwu

Ndị Na-eto Eto

Ndụmọdụ ndị si na Baịbụl ga-enyere gị aka imeri nsogbu ndị na-abịara gị, nyekwara gị aka ịna-akpa àgwà ndị ga-abara gị uru ná ndụ. a

a Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’isiokwu ndị a abụghị aha ha.

NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ

Olee Otú M Ga-esi Ghara Ịna-eche Ihe Na-adịghị Mma?

I mee ihe ndị e kwuru ebe a, ị ga-amụta otú ị ga-esi na-eche ihe ndị dị mma.

NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ

Olee Otú M Ga-esi Ghara Ịna-eche Ihe Na-adịghị Mma?

I mee ihe ndị e kwuru ebe a, ị ga-amụta otú ị ga-esi na-eche ihe ndị dị mma.

Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị

Ị ga-ahụ ajụjụ ụfọdụ ndị na-eto eto na-ajụkarị gbasara mmekọ nwoke na nwaanyị, ndị enyi, ndị nne na nna, ụlọ akwụkwọ, na ihe ndị ọzọ.

Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru

O nwere ike ịbụ na i nwetụbeghị ụdị nsogbu gị na ya na-alụ ugbu a. Legodị otú ndị na-eto eto ibe gị si merie nke ha.

Katuun E Sere na Bọọdụ

Ò nwetụla mgbe i nwere nsogbu ị na-amaghị ihe ị ga-eme eme? Ọ bụrụ na o nwetụla, lee vidio ndị anyị nwere ebe a ka ị mata otú ị ga-esi emeri nsogbu ndị na-eto eto na-enwekarị.

Akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Ga-eji Edetu Ihe

Akwụkwọ ndị ị ga-eji edetu ihe i chere, nke ị ga-ejikwa akwadebe maka ihe nwere ike ịbịara gị.

Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl

Chọpụta ihe ndị ga-enyere gị aka ịghọta otú ihe ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl si mee.

Azịza Ajụjụ Iri Ndị Na-eto Eto Na-ajụ

Mụta ezigbo ndụmọdụ na aro ndị ga-eme ka ihe gaziere gị.

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka

Jiri Ihe ndị a mee ka okwukwe gị sikwuo ike n’ihe i kweere, ma mụta otú ị ga-esi kọwaara ya ndị ọzọ.