Ihe Ụfọdụ Anyị Nwere
N’okpuru ebe a, ị ga-ahụ Ụlọ Nche na Teta! ndị kacha ọhụrụ na ihe ndị ọzọ i nwere ike ịgụ ma ọ bụ danloduo. I nwere ike igere akwụkwọ ndị dị n’ụdị a na-egere egere n’ọtụtụ asụsụ. I nwekwara ike ile ma ọ bụ danloduo vidio n’ọtụtụ asụsụ, ma n’asụsụ ndị ogbi.

