Gaa n'Isiokwu

Ịkụziri Ndị Mmadụ Eziokwu Dị na Baịbụl

Gụọ akụkọ gbasara otú Ndiàmà Jehova si akụziri ọtụtụ ndị Okwu Chineke na eziokwu dị na ya nakwa ihe ndị si na ya pụta.

Ha Ji Telefon Ọhaneze Amụrụ Ndị Mmadụ Baịbụl

Olee otú Daiane si malite ịmụrụ ọtụtụ ndị Baịbụl n’obodo dịpụrụ adịpụ ebe ọkụ eletrik na Ịntanet na-adịghị?

Ihe Ga-enyere Ndị Na-arụgbu Onwe Ha n’Ọrụ n’Ụlọ Ọgwụ Aka

Olee ihe nyeere ndi nọọsụ na ndị ọzọ na-arụ n’otu ụlọ ọgwụ aka n’oge e nwere ọrịa koronavaịrọs?

Nnukwu Mmiri Ozuzo nke Wetara Ozi Ọma

Mgbe nnukwu mmiri zochara na Nikaragụa, ndị bi n’obodo ndị mmiri tojuru nwetara enyemaka n’ebe ha na-atụghị anya ya.

A Zara Ekpere Otu Nwaanyị Kpuru Ìsì

Mingjie kpere ekpere ka ya chọta ezi Ndị Kraịst. Gịnị mere o ji ghọta na a zaala ekpere ya?

E Si n’Otu Onye A Na-amụrụ Baịbụl Mụwaziere Ọtụtụ Ndị Baịbụl

Ndịàmà Jehova nọ na Gụatemala kwusaara ọtụtụ ndị na-asụ asụsụ Kekchi eziokwu Baịbụl.

A Zara Otu Pastọ Ajụjụ Ya

Otu pastọ na nwunye ya bere ezigbo ákwá mgbe nwa ha nwoke nwụrụ. Ma, e mechara zaa ha ajụjụ ndị ha na-ajụ gbasara ọnwụ otú juru ha afọ.

Ha Chere na Ọ Bụ Pastọ Ha

Onyeàmà Jehova bi na Chili ji ohere magburu onwe ya o nwetara zie ìgwè mmadụ ozi ọma ma kọwaara ha na ọ bụghị uche Chineke ka ndị mmadụ na-anwụ anwụ.

Ndị Uwe Ojii Eduga Josef Ozi Ọma

Olee otú ndị uwe ojii nọ n’otu obere agwaetiti si nyere Ndịàmà Jehova aka ha ekwusaa ozi ọma Alaeze Chineke?

Ha Kwụsịrị Ka Ha Nyere M Aka

Olee ihe mere ụmụ okorobịa atọ na ụmụ agbọghọ abụọ ji kaa obi nọrọ na snoo ebe ezigbo oyi na-atụ ka ha nyere onye ọzọ aka?

“M Na-eme Ike M Niile”

Ọ bụ eziokwu na Irma fọrọ obere ka o ruo afọ iri itoolu, akwụkwọ ozi ndị o ji ezi ozi ọma na-eru ndị na-agụ ha n’obi.

Gwa Ha na Ị Hụrụ Ha n’Anya

Mụta otú Baịbụl si nyere otu ezinụlọ aka ha na ibe ha adịkwuo ná mma, ha ana-enwekwa obi ụtọ

“Ụzọ Ọhụrụ E Si Akụzi Ihe”

Vidio ndị dị na jw.org adọrọla mmasị ụmụ akwụkwọ, ndị nkụzi, ndị na-adụ ụmụ akwụkwọ ndụmọdụ, na ndị ọzọ.

Otu Ihe Ọma Onye Kraịst Mere

Olee otú otu ihe ọma e meere onye na-enye Ndịàmà Jehova nsogbu si nyere ya aka inwe mmasị n’eziokwu Baịbụl?

Akwụsịla Inwe Olileanya!

I kwesịghị ịkwụsị inwe olileanya na mmadụ ga-emecha nata eziokwu. Gụọ banyere ndị mechara nata eziokwu na ihe mere ha ji mee otú ahụ.

Hulda Nwetara Ihe Ọ Chọrọ

Olee otú Hulda si nweta tablet ga-enyere ya aka n’ozi ya nakwa n’ọmụmụ ihe?

Otú Mkpọsa A Haziri nke Ọma Si Baa Uru

Gụọ otú nwata nwaanyị dị afọ iri si gbasie mbọ ike ịkpọ ụmụ akwụkwọ ha ndị na-asụ asụsụ Mapudungun ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Kraịst na Chili.

Ì Nwere Ike Hapụ Ile Naanị Otú Mmadụ Dị?

Otu nwoke na-akparị ndị mmadụ, na-anọrọkwa onwe ya. O nweghịkwa ebe o bi. Ma, gịnị mere mgbe Onyeàmà Jehova ziri ya ozi ọma?