Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Romenia
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:30 ehihie
Ọ na-ewe otu awa na nkeji ise
Ihe A Na-eme
Alaka ụlọ ọrụ a na-ahazi ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova dị ??? na Romenia na-arụ. Na-ahazikwa mgbakọ ukwu na mgbakọ sekit. Na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl na vidio n’asụsụ Romenian, n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Romania, nakwa n’asụsụ Romani (Romenia). Ha na-emepụtakwa ihe ndi a na-egere egere n’asụsụ Romenian.