Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Madagascar
Vavolombelon’i Jehovah
Lot 1207 MC
Mandrosoa
105 IVATO
MADAGASCAR
+261 3422-44837
+261 3302-44837
+261 3207-44837
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
7:30 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe otu awa
Ihe A Na-eme
A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Malagasy, Tankarana, Tandroy, na Vezo. A na-emepụtakwa ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ Malagasy. A na-ahazi ọrụ ọgbakọ Ndịàmà Jehova ruru ??? na-arụ na Madagascar. Kwa ọnwa, a na-ebupụ akwụkwọ ruru narị puku abụọ na puku iri asaa, ya na magazin ruru narị puku isii.