Gaa n'Isiokwu

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Bulgaria

Boulevard Tsar Boris III 227

1618 SOFIA-PAVLOVO

BULGARIA

+359 2-9559-590

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ ihe dị ka ọgbakọ iri isii anyị nwere na Bulgaria na-arụ. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Bulgarian, Asụsụ Ndị Ogbi nke Bulgaria, nakwa n’asụsụ Romany.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.