Gaa n'Isiokwu

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Juan Pablo Zermeño: Jehova Mere Ka Ndụ M Nwee Isi

Juan Pablo Zermeño: Jehova Mere Ka Ndụ M Nwee Isi

N’agbanyeghị ihe ọjọọ mere ọtụtụ ndị mgbe ha dị obere, ha na-enwe obi ụtọ ugbu a n’ihi na ha enyefeela Jehova onwe ha. Juan Pablo hapụrụ ịkụ ọkpọ o ji mere aka ọrụ ma chọta ihe mere ka ndụ ya nwee isi.