Fast Facts—Eswatini
- 1,222,000—Ndị bi n'obodo a
- 3,420—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 74—Ọgbakọ dị iche iche
370—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Obi Tọrọ Eze Ezigbo Ụtọ
Gụọ otú eze ndị Swaziland si gosi na obi dị ya ụtọ maka eziokwu Baịbụl ọ mụtara.