Fast Facts—Kyrgyzstan
- 7,038,000—Ndị bi n'obodo a
- 5,167—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 86—Ọgbakọ dị iche iche
1,387—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ihe Niile Kwere Omume n’Ebe Jehova Nọ
Otú okwu e kwuru na bọs ná mba Kegịstan si gbanwee ndụ otu di na nwunye.
TETA!
Mgbe M Gara Kegịstan
Ihe e ji mara ndị Kegịstan bụ na ha na-anabata mmadụ nke ọma, na-akwanyekwara mmadụ ùgwù. Olee omenala ndị ha ji kpọrọ ihe n’ezinụlọ ha?