Fast Facts—Indonesia
- 281,844,000—Ndị bi n'obodo a
- 31,023—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 491—Ọgbakọ dị iche iche
9,275—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
Indoneshia
Ndịàmà Jehova diri ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na okpukpe kpatara, diekwa iwu ndị ụkọchukwu mere ka a machibido ha ruo afọ iri abụọ na ise.
AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE
Ihe Gbata Gbata Zuru Ụwa Ọnụ: Inyere Ụmụnna Anyị Aka Mgbe E Nwere Ọdachi na Ọrịa Na-efe Efe
Òtù Na-achị Isi ga-anọgide na-agwa ụmụnna anyị nọ n’ụwa niile ihe ndị ha ga na-eme ozugbo e nwere ọdachi.