Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Hong Kong

  • Ebe a bụ Shau Kei Wan dị́ na Hong Kong. Ndị a na-enye nwa agbọghọ a Teta!

Fast Facts—Hong Kong

  • 7,497,000—Ndị bi n'obodo a
  • 5,530—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 72—Ọgbakọ dị iche iche
  • 1,367—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE

Enwetara M Ihe Karịrị Ịbụ Onye A Ma Ama

N’otu abalị, mgbe Mina Hung Godenzi ka bụ nwa agbọghọ na-eto eto, ọ ghọrọ onye a ma ama. Ma, o meghị ka o nwee obi ụtọ otú o chere na ya ga-enwe.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ