Fast Facts—Cameroon
- 28,608,000—Ndị bi n'obodo a
- 44,558—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
- 500—Ọgbakọ dị iche iche
665—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
TETA!
Ebe a bụ Buea dị́ na Cameroon. Onye a na-ezi nwaanyị na-akụta akwụkwọ tii ozi ọma n’akụkụ ugwu dị́ na Cameroon
665—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma
TETA!