ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mach 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 5 ruo Jun 8, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 9

Mee Baptizim n’Egbughị Oge

Isiokwu a bụ maka izu Mee 5 ruo 11, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 10

Na-eche Echiche Ka Jehova na Jizọs

Isiokwu a bụ maka izu Mee 12 ruo 18, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 11

Mụta Iji Ịnụ Ọkụ n’Obi Ekwusa Ozi Ọma Ka Jizọs

Isiokwu a bụ maka izu Mee 19 ruo 25, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 12

Na-eme Mkpebi Gosiri na I Nwere Okwukwe

Isiokwu a bụ maka izu Mee 26 ruo Jun 1, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 13

E Nweghị Ihe Nyịrị Jehova

Isiokwu a bụ maka izu Jun 2 ruo 8, 2025.

Jiri Baịbụl Mere Enyo

Olee otú ị ga-esi jiri Baịbụl mere enyo?