ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jun 2018
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọgọst 6 ruo Septemba 2, 2018.
“Alaeze M Abụghị nke Ụwa A”
Gịnị ka otú Jizọs si lee ọgba aghara ndị e nwere n’oge ya na-akụziri anyị gbasara otú anyịnwa kwesịrị isi ele ndọrọ ndọrọ ọchịchị anya?
Ka Anyị Niile Dịrị n’Otu Otú Jehova na Jizọs Si Dịrị n’Otu
Gịnị ka anyị ga-eme ka ndị Chineke dịrịkwuo n’otu?
Ọ Gaara Enweta Ngọzi Chineke
Ihe Rehoboam, eze Juda mere ga-enyere anyị aka ịghọta ihe Chineke chọrọ n’aka onye ọ bụla n’ime anyị.
Kwe Ka Iwu na Ụkpụrụ Chineke Na-azụ Akọnuche Gị
Chineke nyere anyị ihe nwere ike iduzi anyị, ma anyị kwesịrị ịhụ na ọ na-eduzi anyị ụzọ nke ọma.
“Meenụ Ka Ìhè Unu Na-enwu” Ka E Too Jehova
Olee otú ọzọ anyị ga-esi eme ka ìhè anyị na-enwu?
AKỤKỌ NDỤ
A Kasiri M Obi ná Nsogbu M Niile
E nwere mgbe Edward Bazely nwere nsogbu ezinụlo, mgbe a kpagburu ya n’ihi okpukpe ya, mgbe ihe na-agazighịrị ya, na mgbe ọ dara mbà n’obi.
Ike Ekele Na-akpa
Ekele dị nkenke nwedịrị ike ịbara mmadụ ezigbo uru.
Ì Chetara?
Ì nwere ike ịza ajụjụ ndị a si n’Ụlọ Nche ndị ọhụrụ e bipụtara?