ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Febụwarị 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Eprel 8 ruo Mee 5, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 5

‘E Nweghị Ihe Ga-eme Ka M Gbakụta Gị Azụ’

Isiokwu a bụ maka izu Eprel 8 ruo 14, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 6

“Toonụ Aha Jehova”

Isiokwu a bụ maka izu Eprel 15 ruo 21, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 7

Ihe Ndị Anyị Ga-amụta n’Aka Ndị Naziraịt

Isiokwu a bụ maka izu Eprel 22 ruo 28, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 8

Na-eso Nduzi Jehova

Isiokwu a bụ maka izu Eprel 29 ruo Mee 5, 2024.

Nwee Obi Ụtọ Ka I Ji Ndidi Na-echere Jehova

Ike na-agwụ ọtụtụ ndị n’ihi otú ihe si dịrị n’ụwa Ekwensu a ka ha na-eche ka Jehova mee ihe mgbe oge ya ruru. Gịnị ga-eme ka ọ dịrị anyị mfe ichere, meekwa ka obi dị anyị ụtọ ka anyị na-echere?

Mmadụ Abụọ A Họpụtara Ọhụrụ Ka Ha Soro n’Òtù Na-achị Isi

Na Wenezdee, abalị iri na asatọ n’ọnwa Jenụwarị afọ 2023, a mara ọkwa na a họpụtala Nwanna Gage Fleegle na Nwanna Jeffrey Winder ka ha soro n’Òtù Na-achị Isi nke Ndịàmà Jehova.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Olee ihe Baịbụl kwuru gbasara Jehova ikwu ihe ga-eme n’ọdịnihu?

Ị̀ Maara?

Legodị ihe atọ o nwere ike ịbụ ya mere ndị dere Baịbụl ji mee otú ahụ.