TETA! Nke 5 n'Afọ 2017 | Ọdachi Mee, Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ?
Gịnị mere o ji dị mma ka anyị buru ụzọ kwadebe akwadebe maka ọdachi?
Baịbụl kwuru, sị: “Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo; ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.”—Ilu 27:12.
Teta! a kwuru ihe ndị anyị kwesịrị ime tupu ọdachi emee, mgbe ọ na-eme na mgbe o mechara.
ISIOKWU TETA! A
Ọdachi Mee Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ?
Aro ndị a nwere ike inye aka zọọ anyị na ndị ọzọ ndụ.
Otú Anyị Ga-esi Ghara Ịna-emefusi Ikike Eletrik na Mmanụ Ụgbọala
Gụọ ihe a ka ịhụ ụzọ atọ i nwere ike isi ghara ịna-emefusi ikike eletrik na mmanụ ụgbọala ma n’ụlọ, mgbe ị na-eme njem, na n’ihe ọ bụla ị na-eme n’ụbọchị.
IHE BAỊBỤL KWURU
War
N’oge ochie, ndị Izrel busoro mba dị iche iche agha n’aha Chineke ha bụ́ Jehova. Nke ahụ ọ̀ pụtara na Chineke na-akwado agha ndị a a na-alụ taa?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Egwuregwu Ndị Nwere Ike Ịta Isi Mmadụ Ọ̀ Dị Mma?
Ọtụtụ ndị na-eto eto na-enwetakarị obi ụtọ pụrụ iche ma ha mee ihe ndị dị ize ndụ. Ọ̀ na-agụ gị iso mee ụdị ihe ndị a?
OBODO NA NDỊ BI NA YA
Mgbe M Gara Kazakstan
N’oge ochie, ndị Kazakstan bụ ndị nkwagharị na-ebi n’ụlọ a na-akpọ yurt. Olee otú otú ha sizi ebi ndụ ugbu a si egosi na ha ahapụbeghị omenala ndị nna nna ha?
È KERE YA EKE?
Mkpokoro Eju Mmiri na Ihe Ndị Ọzọ Yiri Eju Bi ná Mmiri
Otú mkpokoro eju ndị a dị na-enye aka egbochi ahụ́ ha nke ọma ka ihe ọ bụla ghara imetụta ihe dị n’ime ya.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Aga Agha?
A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha anaghị ekwe aga agha. Gụọ ihe a ka ị hụ ihe kpatara ya.