Ọktoba 21-27
ABỤ ỌMA 100-102
Abụ nke 37 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ịhụnanya Pụrụ Iche nke Jehova
(Nkeji 10)
Hụ Jehova n’anya nke ukwuu (Ọma 100:5; w23.03 12 ¶18-19)
Zere ihe ọ bụla ga-eme ka gị na Jehova kwụsị ịbụ ezigbo ndị enyi (Ọma 101:2, 3; w23.02 17 ¶10)
Jụ ndị na-ekwutọ Jehova na nzukọ ya (Ọma 101:5; w11 7/15 16 ¶7-8)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ebe ndị m na-aga n’Ịntanet a na-anọ ezirịta ozi na ihe ndị m na-eme na ha hà nwere ike ime ka mụ na Jehova kwụsị ịdị ná mma?’
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 102:6—Gịnị mere ọbụ abụ a ji sị na ya yiri okwolo? (it-2 596)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 102:1-28 (th ihe ọmụmụ nke 12)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 2 nọmba nke 3)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 5) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl nakwa na ị chọrọ ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)
6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere
(Nkeji 4) Ihe Ngosi: ijwbq 129—Isiokwu: À Gbanwere Ihe E Dere na Baịbụl ma Ọ Bụ Kpaa Ya Aka? (th ihe ọmụmụ nke 8)
Abụ nke 137
7. ‘M Rapaara Gị n’Ahụ́. I Jidesiri M Ike’
(Nkeji 15)
Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:
Olee otú Ana si gosi ịhụnanya pụrụ iche?
Olee otú anyị nwere ike isi na-eme ka ya?
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 16 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ