AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Wepụ Anya Gị n’Ihe Na-abaghị Uru
Anya Ekan dubara ya n’iwere ihe na-abụghị nke ya (Josh. 7:1, 20, 21; w10 4/15 20 ¶5)
Ihe Ekan mere kpataara ezinụlọ ya na mba Izrel niile nsogbu (Josh. 7:4, 5, 24-26; w97 8/15 28 ¶2)
Anyị kwesịrị ịna-ejide onwe anyị (1 Jọn 2:15-17; w10 4/15 21 ¶8)
Anyị kwesịrị ịjụ ihe ọ bụla na-abaghị uru nke na-agaghị adị n’ụwa ọhụrụ Chineke.—2 Pita 3:13.