E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha.
Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mere ka ndị Juu na-ekwesị ntụkwasị obi a dọọrọ n’agha nwee obi ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha. O chetakwaara ka ha na ihe Jehova na-anabata bụ ofufe dị ọcha.
Ndị nchụàjà ga-akụziri ndị mmadụ iwu na ụkpụrụ Jehova
Dee ụzọ dị iche iche ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche sirila kụziere anyị ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ. (kr 110-117)
Ndị mmadụ ga na-akwado ndị na-edu ndú n’etiti ha
Olee ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi gosi na anyị na-akwado ndị okenye n’ọgbakọ anyị?