Septemba 5- 11
ABỤ ỌMA 119
Abụ nke 48 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-eje Ije n’Iwu Jehova”: (Nkeji 10)
Ọma 119:1-8—Ihe ga-eme ka anyị na-enwe ezigbo obi ụtọ bụ idebe iwu Chineke (w05 4/15 10 ¶3-4)
Ọma 119:33-40—Okwu Chineke na-enye anyị obi ike anyị ga-eji die ọnwụnwa ndị na-abịara anyị (w05 4/15 13 ¶12)
Ọma 119:41-48—Ịmụta eziokwu dị n’Okwu Chineke nke ọma ga-eme ka anyị na-ekwusa ozi ọma n’atụghị egwu (w05 4/15 13 ¶13-14)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 119:71—Olee uru ihe isi ike nwere ike ịbara mmadụ? (w06 9/1 14 ¶4)
Ọma 119:96—Gịnị ka “ahụwo m nsọtụ nke izu okè niile” pụtara? (w06 9/1 14 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 119:73-93
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie ozi ọma.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ọ Bụrụ na Ọ Bụ Nwatakịrị Ka Ị Hụrụ n’Ụlọ”: (Nkeji 5) Okwu.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10) Ma ọ bụ, tụleenu ihe unu mụtara n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 59-62)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi 23 ¶15-29, na igbe dị na peeji nke 204
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 13 na Ekpere