Septemba 26– Ọktoba 2
ABỤ ỌMA 142-150
Abụ nke 134 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Dị Ukwuu, Kwesịkwa Nnọọ Ka E Too Ya”: (Nkeji 10)
Ọma 145:1-9—Ịdị ukwuu Jehova enweghị nsọtụ (w04 1/15 10 ¶3-4; 11 ¶7-8; 14 ¶20-21; 15 ¶2)
Ọma 145:10-13—Ndị ohu Jehova na-eto ya (w04 1/15 16 ¶3-6)
Ọma 145:14-16—Jehova na-akwado ndị ohu ya ma na-egboro ha mkpa ha (w04 1/15 17-18 ¶10-14)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 143:8—Olee otú amaokwu a ga-esi nyere anyị aka ịna-enye Chineke otuto kwa ụbọchị? (w10 1/15 21 ¶1-2)
Ọma 150:6—Olee ọrụ amaokwu ikpeazụ dị n’akwụkwọ Abụ Ọma kwuru na anyị nwere? (it-2 448)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 145:1-21
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Pita 5:7—Na-akụzi Eziokwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 37:9-11—Na-akụzi Eziokwu.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg Isi nke 9 ¶3—Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe unu na-amụ.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Na-agba Ndị Nwere Mmasị Ume Ka Ha Bịawa Ọmụmụ Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Nye onye ọ bụla akwụkwọ e ji akpọ ndị mmadụ òkù maka ọmụmụ ihe, were obere oge tulee peeji nke 2. Leenụ vidio ihe ngosi ebe onye nkwusa na-agwa onye ọ na-enye magazin kwa ọnwa ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Tụlezienụ igbe isiokwu ya bụ “Ihe A Ga-enye n’Ọktoba: Akwụkwọ ịkpọ Òkù Ọmụmụ Ihe.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 1 ¶11-20, chaatị dị na peeji nke 10 na nke 12
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 145 na Ekpere
Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.