Septemba 19-25
1 NDỊ EZE 13-14
Abụ nke 21 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 1)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi, Ihe M Nwere Ejukwa M Afọ?”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 14:13—Gịnị ka amaokwu a na-akụziri anyị banyere Jehova? (w10 7/1 29 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 13:1-10 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Mkpọsa A Ga-eme Iji Malitere Ndị Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 7)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isi nke 01 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi gaa n’ihu n’ọmụmụ Baịbụl ị malitere ná mkparịta ụka nke mbụ. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 07 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nwee Obi Ike Mgbe Ihe Siiri Gị Ike”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada—“Na-enwe Afọ Ojuju n’Ihe Ndị Dị Ugbu A.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 19 nọmba nke 5-6 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 56 na Ekpere