Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 19-20

Uru Iwu Iri Ahụ Na-abara Gị

Uru Iwu Iri Ahụ Na-abara Gị

20:​3-17

Ndị Kraịst anọghị n’okpuru Iwu Mozis. (Kọl. 2:​13, 14) Ma, olee uru Iwu Iri ahụ na iwu ndị ọzọ Chineke nyere ụmụ Izrel na-abara anyị taa?

  • Ha na-eme ka anyị mata otú Jehova si ele ihe ụfọdụ anya

  • Ha na-eme ka anyị mata ihe Jehova chọrọ n’aka anyị

  • Ha na-eme ka anyị mata otú anyị kwesịrị isi na-emeso mmadụ ibe anyị ihe

Olee ihe Iwu Iri ahụ kụziiri gị banyere Jehova?