Nọvemba 27–Disemba 3
JOB 20-21
Abụ nke 38 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọ Bụghị Inwe Akụnụba Na-egosi na Mmadụ Bụ Onye Ezi Omume”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 20:2—Olee otú ndị okenye nwere ike isi nyere ndị ‘obi na-anaghị ezu ike’ aka? (w95 1/1 9 ¶19)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 20:1-22 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, gosikwa ya otú anyị na ndị mmadụ si eji ya amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Okwu: (Nkeji 5) g 7/09 10-11—Isiokwu: Chineke Ọ̀ Chọrọ Ka Ị Bụrụ Ọgaranya? (th ihe ọmụmụ nke 17)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ka Ihe Ndị Dị Ugbu A Ju Unu Afọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr isi nke 2 ¶10-18
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 103 na Ekpere