Nọvemba 5-11
JỌN 20-21
Abụ nke 35 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ị̀ Hụrụ M n’Anya Karịa Ihe Ndị A?”: (Nkeji 10)
Jọn 21:1-3—Mgbe Jizọs nwụchara, Pita na ndị na-eso ụzọ Jizọs ndị ọzọ laghachiri n’ọrụ ịkụ azụ̀ ha
Jọn 21:4-14—Mgbe Jizọs bilitere n’ọnwụ, ọ pụtara n’ihu Pita na ndị na-eso ụzọ ya ndị ọzọ
Jọn 21:15-19—Jizọs nyeere Pita aka ịghọta ihe kacha mkpa ná ndụ ya (mwbr18.11 ihe ụfọdụ a kọwara na Jọn 21:15, 17, nwtsty)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jọn 20:17—Gịnị ka ihe Jizọs gwara Meri Magdalin n’amaokwu a pụtara? (mwbr18.11 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 20:28—Gịnị mere Tọmọs ji kpọọ Jizọs “Onyenwe m na Chineke m”? (mwbr18.11 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 20:1-18
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 79 ¶21-22. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 42
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 45 na Ekpere