Nọvemba 6-12
EMỌS 1-9
Abụ nke 144 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chọọnụ Jehova, Ka Unu Wee Dịrị Ndụ”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Emọs Na-ekwu.]
Emọs 5:4, 6—Anyị kwesịrị ịmara Jehova, na-emekwa uche ya (w04 11/15 24 ¶20)
Emọs 5:14, 15—Anyị kwesịrị ịhụ iwu Jehova n’anya, kpọọ ihe ọjọọ asị, hụkwa ezi ihe n’anya (jd 90-91 ¶16-17)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Emọs 2:12—Olee otú anyị ga-esi mee ihe amaokwu a na-akụziri anyị? (w07 10/1 14 ¶8)
Emọs 8:1, 2—Gịnị ka “nkata mkpụrụ osisi nke mịrị n’oge okpomọkụ” nọchiri anya ya? (w07 10/1 14 ¶6)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Emọs 4:1-13
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Nletaghachi”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. E mechaa, kpọnye vidio gosiri ebe ndị nkwusa abụọ na-eme nletaghachi. Kwurịtanụ ihe unu mụtara.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr peeji nke 220-221, na isi nke 21 ¶1-7
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 128 na Ekpere