MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee ihe i chere na Baịbụl bụ?
Amaokwu Baịbụl: Rom 15:4
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee nkwa Baịbụl kwere na-eme ka anyị nwee olileanya?
NLETAGHACHI
Ajụjụ: Olee nkwa Baịbụl kwere na-eme ka anyị nwee olileanya?
Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 21:3, 4
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ga-enyere anyị aka ịghọta Baịbụl?