AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ihe Ndị Devid Na-eme n’Oge Agha
Devid chọrọ otú ọ ga-esi gbapụ ka Sọl ghara ịkpara ya aka (1 Sam. 27:5-7; it-1 41)
Devid gbara mbọ ka ndị ọzọ ghara iweghara ala Juda (1 Sam. 27:8, 9; w21.03 4 ¶8)
Devid agwaghị Ekish ihe niile o bu n’obi ime (1 Sam. 27:10-12; it-2 245 ¶6)
N’oge anyị a, ndị ọchịchị nwere ike ịmachi anyị ime ihe ụfọdụ gbasara Alaeze Chineke, jụọkwa anyị ajụjụ gbasara ụmụnna anyị. Ya dị otú ahụ, anyị kwesịrị ịgbachi ha nkịtị ka anyị ghara itinye ụmụnna anyị ná nsogbu.—Ilu 10:19; 11:12; Ekli. 3:7.