Mach 14-20
1 SAMUEL 14-15
Abụ nke 89 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọ Ka Mma Irube Isi Karịa Ịchụ Àjà”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 15:24—Gịnị ka ihe Sọl mejọrọ na-akụziri anyị banyere inwe ọmịiko? (it-1 493)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 15:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Jizọs—Mat. 20:28. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gwa ya ka unu mụwa Baịbụl. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
A Ga-ebido Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs na Satọdee, Mach 19: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri obere oge kwuo ihe dị n’akwụkwọ ịkpọ òkù. Kwuzie nhazi ọgbakọ unu mere maka okwu ihu ọha pụrụ iche, Ncheta Ọnwụ Jizọs, na ịrụzu ókèala unu. Kpọnye vidio gosiri otú a ga-esi kpọọ ndị mmadụ òkù, kwurịtakwanụ ya.
Bụrụ Enyi Jehova—Na-erubere Jehova Isi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 23 ¶9-15 na igbe dị na peeji nke 184 na 186
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 10 na Ekpere