USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mach 2020
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ gbasara Jizọs na àjà ọ chụrụ.
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Chineke Lere Ebreham Ule”
Gịnị mere Jehova ji gwa Ebreham ka o jiri nwa ya chụọrọ ya àjà?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
A Lụtaara Aịzik Nwaanyị
Olee ihe i nwere ike ịmụta n’aka ohu Ebreham n’ihe banyere ime mkpebi ndị dị ezigbo mkpa?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Olee Ndị M Ga-akpọ?
Olee ụfọdụ ndị i nwere ike ịkpọ ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Isọ Rere Ọnọdụ Ya Dị Ka Diọkpara
Olee ihe ndị dị nsọ i kwesịrị iji kpọrọ ihe?
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Jekọb Alụọ Nwaanyị
Olee otú unu ga-esi na-enwe obi ụtọ n’ezinụlọ unu n’agbanyeghị nsogbu ndị a na-atụghị anya ha?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Ndị Ìsì Ozi Ọma
Olee otú anyị ga-esi gosi ndị ìsì nọ n’ókèala anyị na anyị hụrụ ha n’anya ka Jehova?