Julaị 8-14
1 NDỊ TESALONAỊKA 1-5
Abụ nke 90 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-akasirịtanụ Ibe Unu Obi ma Na-ewulirịtanụ Ibe Unu Elu”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 1 Ndị Tesalonaịka Na-ekwu.]
1 Tesa. 5:11-13—‘Na-asọpụrụnụ ndị na-elekọta unu nke ukwuu n’ụzọ pụrụ iche’ (w11 6/15 26 ¶12; 28 ¶19)
1 Tesa. 5:14—Na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà, na-akwadonụ ndị na-adịghị ike (w17.10 10 ¶13; w15 2/15 9 ¶16)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)
1 Tesa. 4:3-6—Olee otú o si bụrụ na onye na-akwa iko ‘na-amanye aka n’ihe ndị ruuru nwanna ya’? (it-1 863-864)
1 Tesa. 4:15-17—Olee ndị “a ga-eburu . . . gaa n’ígwé ojii izute Onyenwe anyị na mbara igwe,” oleekwa otú ọ ga-esi eme? (w15 7/15 18-19 ¶14-15)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Tesa. 3:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 4)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ndị Ọsụ Ụzọ Na-agba Ndị Ọzọ Ume: (Nkeji 9) Kpọnye vidio bụ́ Otú Ndị Ọsụ Ụzọ Si Enyere Ndị Ọzọ Aka. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee otú ndị ọsụ ụzọ nwere ike isi gbaa ndị ọzọ ume n’ọgbakọ? Olee otú ha sirila gbaa gị ume n’ọgbakọ unu?
Ndị Kpara Ezigbo Àgwà Anyị Kwesịrị Iṅomi: (Nkeji 6) Kpọnye vidio bụ́ Ka Anyị Jiri “Ntachi Obi Na-agba Ọsọ”—Ṅomie Ndị Meriri n’Ọsọ Ndụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee nsogbu nwanna nwaanyị ahụ nwere? Olee ihe o mere iji nweta agbamume?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 74
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 100 na Ekpere