Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Julaị 15-21
  • Abụ nke 67 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • A Ga-ekpughe Onye Ahụ Na-emebi Iwu”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)

    • 2 Tesa. 1:7, 8—Olee otú o si bụrụ na a ga-ekpughe Jizọs na ndị mmụọ ozi “n’ọkụ na-enwu enwu”? (it-1 834 ¶5)

    • 2 Tesa. 2:2—Mgbe Pọl kwuru banyere “okwu nke si n’aka mmụọ,” gịnị ka ọ na-ekwu? (it-1 1206 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Tesa. 1:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) I mechaa ihe dị na peeji nke mbụ, gosi ya otú anyị si eji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị amụrụ ndị mmadụ ihe (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ