Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi?

Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi?

Josaya mere ihe ziri ezi n’anya Jehova (2 Eze 22:1-5)

Josaya wedara onwe ya ala kweta na ndị obodo ya mejọrọ ihe (2 Eze 22:13; w00 9/15 29-30)

Jehova gọziri Josaya n’ihi na ọ dị umeala n’obi (2 Eze 22:18-20; w00 9/15 30 ¶2)

Ọ bụrụ na anyị adịrị umeala n’obi ma kwe ka Jehova na-eduzi anyị, kweta na e nwere ebe ndị anyị na-emejọ, kwụsịkwa ime ihe ndị na-adịghị mma, ihe anyị ga-amasị Jehova.​—Jems 4:6.