Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Febụwarị 20-26

1 IHE E MERE 17-19

Febụwarị 20-26

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 64

  • Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ị gụchaa akwụkwọ ozi si n’aka alaka ụlọ ọrụ banyere akụkọ ozi afọ ije ozi gara aga, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ọzọ na-agba ume e kwuru n’Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile n’Afọ Ije Ozi 2022. Gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-akọ ihe ndị na-agba ume mere n’ozi ọma ha gara n’afọ gara aga.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 38 nọmba nke 1-4

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 141 na Ekpere