Jenụwarị 13-19
JENESIS 3-5
Abụ nke 72 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọtụtụ Nsogbu Ụgha Mbụ Ahụ Kpatara”: (Nkeji 10)
Jen. 3:1-5—Ekwensu kwutọrọ aha Chineke (w17.02 5 ¶9)
Jen. 3:6—Adam na Iv nupụụrụ Chineke isi (w00 11/15 25-26)
Jen. 3:15-19—Chineke mara ndị nnupụisi ahụ ikpe ọnwụ (w12 9/1 4 ¶2; w04 1/1 29 ¶2; it-2 186)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Jen. 4:23, 24—Gịnị mere Lemek ji rọọ uri a? (it-2 192 ¶5)
Jen. 4:26—Olee otú o nwere ike isi bụrụ na ndị oge Inọsh malitere “ịkpọku aha Jehova”? (it-1 338 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 4:17–5:8 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Gịnị masịrị gị n’otú onye nkwusa ahụ si malite okwu ya? Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta banyere oge ndị nkwusa ahụ họọrọ ha ga-eji aga nletaghachi?
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ógbè unu. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya magazin ọhụrụ kwuru gbasara ajụjụ ọ jụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 2)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú E Si Eji Traktị Amalite Mkparịta Ụka”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio na-egosi otú e nwere ike isi jiri traktị malite mkparịta ụka. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 99
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 85 na Ekpere