E Boro Pọl Ebubo na Ọ Bụ Ajọọ Mmadụ na Onye Na-akpali Ndị Ọzọ Imegide Ọchịchị
Ndị Juu nọ na Jeruselem ‘ṅụrụ iyi’ na ha ga-egburịrị Pọl. (Ọrụ 23:12) Ma, Jehova chọrọ ka Pọl gaa Rom kwusaa ozi ọma. (Ọrụ 23:11) Mgbe nwa nwanne nwaanyị Pọl nụrụ nkata a kpara igbu ya, ọ gwara Pọl, nke mere ka a ghara igbu Pọl. (Ọrụ 23:16) Olee ihe akụkọ a na-akụziri gị banyere . . .
-
mbọ ọ bụla ndị mmadụ na-agba megide uche Chineke?
-
ụzọ ndị Chineke ga-achọ isi nyere anyị aka?
-
inwe obi ike?