Jenụwarị 9- 15
AỊZAYA 29-33
Abụ nke 123 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume”: (Nkeji 10)
Aịza. 32:1—Ọ bụ Jizọs Kraịst bụ eze ahụ ga-achị ka e wee nwee ezi omume (w14 2/15 6 ¶13)
Aịza. 32:2—Eze Jizọs na-ahọpụta ndị isi ga na-elekọta ìgwè atụrụ ya (ip-1 332-334 ¶7-8)
Aịza. 32:3, 4—A na-akụziri ndị Jehova ihe ndị ga-enyere ha aka ịna-eme ezi omume (ip-1 334-335 ¶10-11)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Aịza. 30:21—Olee otú Jehova si agwa ndị ohu ya okwu? (w14 8/15 21 ¶2)
Aịza. 33:22—Olee mgbe Jehova bụụrụ ụmụ Izrel Onyeikpe, Onye na-enye iwu, nakwa Eze? Oleekwa otú o si bụụrụ ha ihe ndị ahụ? (w14 10/15 14 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 30:22-33
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 1 2017—Otú ị ga-esi azaghachi onye nwe ụlọ ji iwe gwa gị okwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 1 2017—Jiri ekwentị ma ọ bụ tablet gụọrọ ya Baịbụl.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 31-32 ¶12-13—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ebe Izere Ifufe” (Aịza. 32:2): (Nkeji 9) Kpọnye vidio “Ebe Izere Ifufe.”
Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe: (Nkeji 6) Kpọnye vidio Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Olee ihe ndị nwere ike ime ka ị ghara ịna-ege ntị n’ọmụmụ ihe? Gịnị gaara eme ma a sị na Noa egeghị ntị mgbe Jehova na-agwa ya otú ọ ga-esi rụọ ụgbọ ahụ? Gịnị mere o ji dị mkpa ka ụmụaka na-ege ntị n’ọmụmụ ihe?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 6 ¶16-24, na igbe dị na peeji nke 67
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 40 na Ekpere