Eprel 11-17
JOB 21-27
Abụ nke 83 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Job Ekweghị Ka E Jiri Ụgha Megharịa Ya Anya”: (Nkeji 10)
Job 22:2-7—Ihe Elifaz kwuru bụ ihe ndị o chepụtara, ha bụkwa ebubo ụgha (w06 3/15 15 ¶6; w05 9/15 26-27; w95 2/15 27 ¶6)
Job 25:4, 5—Ihe Bildad kwuru ezighị ezi (w05 9/15 26-27)
Job 27:5, 6—Job ekweghị ka ndị ọzọ mee ka o chewe na ya anaghị eguzosi ike n’ezi ihe (w09 8/15 4 ¶8; w06 3/15 15 ¶8)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Job 24:2—Gịnị mere iwela ihe e ji kpaa ókè ala azụ ji bụrụ nnukwu mmehie? (it-1-E 360)
Job 26:7—Olee ihe gbara ọkpụrụkpụ Job kwuru gbasara ụwa? (w15 6/1 5 ¶4; w11 7/1 26 ¶3-6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: Job 27:1-23 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: Isiokwu Teta! Nke 2 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nletaghachi: Isiokwu Teta! Nke 2 2016. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Ọmụmụ Baịbụl: bhs 154 ¶3-4 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio a. (Gaa na jw.org/ig, pịa ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa NDỊ NA-ETO ETO.) E kirichaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Gịnị nwere ike ime ka a na-achọ mmadụ okwu? Olee otú ihe na-adịrị onye a na-achọ okwu? Olee otú i nwere ike isi merie ndị na-achọ gị okwu ma ọ bụkwanụ zere ha? Ònye ka ị ga-akọrọ ma a chọwa gị okwu? Kwuo ihe ụfọdụ dị n’isi nke 14 n’akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 13 ¶1-12 (Nkeji 30)
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 23 na Ekpere