ABỤ NKE 91
Anyị Ji Obi Anyị Niile Rụọ Ọrụ
-
1. Ụbọchị taa pụr’iche.
Anyị niile n’ekele gị.
Ngọzi gị niile pụr’iche.
Anyị n’eto gị.
Anyị hụrụ gị n’anya,
Jir’obia-nyị niile rụ’ọrụ.
Ụlọa-nyị rụụrụ gị n’egosi
N’ị gọzir’anyị.
(UKWE)
Anyị n’arịọ, biko, Jehova,
Nyer’anyịa-ka k’anyị fee gị.
Nar’ekele n’anyị zukọrọ rụọrọ gịụ-lọ.
Ahan-sọ gị k’anyị g’eto.
-
2. Anyị niile nwetara
Ezin-dịe-nyi n’ọgbakọ gị.
Anyị ga n’echeta ha niile.
Ha dịa-nyị n’obi.
’Mụọn-sọ gị duzir’anyị,
Otuo-bi k’anyị ji rụọ ya.
Ọtụtụn-dị n’eto aha gị.
Ị gọziel’anyị.
(UKWE)
Anyị n’arịọ, biko, Jehova,
Nyer’anyịa-ka k’anyị fee gị.
Nar’ekele n’anyị zukọrọ rụọrọ gịụ-lọ.
Ahan-sọ gị k’anyị g’eto.
(Gụọkwa Ọma 116:1; 147:1; Rom 15:6.)