ABỤ NKE 29
Na-ebi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị
-
1. Ikpe gị niile zir’ezi, Jehova.
Ịhụnanya k’anyị ji mara gị.
Amamihe gị n’ike gị dịe-bube.
Ọ bụ gị bụ Chi kacha chi niile.
Anyị niile n’ekele gị, Jehova.
Anyị jiọ-ṅụ n’ekwusa ozi gị.
(UKWE)
I meela kwe k’anyị bụrụN-dịàmà gị.
K’anyị n’ebin-dụ kwesịr’ah’anyị.
-
2. Anyị kpebiri n’anyị ga n’efe gị.
Ọ n’emekwa k’anyị dum dị n’udo.
Anyị niile n’enw’ọṅụ m’anyị gbalịa
Mee ka ’madụ bịa mụta eziokwu.
Ụwa niile ma n’anyị n’az’aha gị.
Anyị g’aga mee ka ha mara gị.
(UKWE)
I meela kwe k’anyị bụrụN-dịàmà gị.
K’anyị n’ebin-dụ kwesịr’ah’anyị.
(Gụọkwa Diut. 32:4; Ọma 43:3; Dan. 2:20, 21.)