ABỤ NKE 26
Unu Meere M Ya
-
1. Ndịe tere ’manụ g’eso chịa n’el’igwe.
Anyị niile so ha n’efe Jehova.
K’anyị n’akwado ha
ma n’enyere h’aka.
Onyenw’anyị sịrị n’ọ g’agọzia-nyị.
(UKWE)
“Unu kasie h’obi, unu kasirim.
Ih’unu meere ha, unu meerem ya.
Agaghịm echefu n’unu gbaram-bọ.
Unu meere ha, unu meerem ya.
Ih’unu meere ha, unu meerem ya.”
-
2. “Unu nyere mụn-ri; unu lekọtaram.
Unu gbalịrị bịa n’enyerem aka.”
Ha g’ajụ yam-gbe ha ji
bịa lekọta ya.
Ez’anyị bụ́ Jizọs Kraịst g’asịkwa ha:
(UKWE)
“Unu kasie h’obi, unu kasirim.
Ih’unu meere ha, unu meerem ya.
Agaghịm echefu n’unu gbaram-bọ.
Unu meere ha, unu meerem ya.
Ih’unu meere ha, unu meerem ya.”
-
3. “Unu gere mụn-tị; unu jeerem ozi.
Unu so ha kwusaa ozi Jehova.”
Onyenw’anyị g’agwan-dị
nọ ya n’akan-ri:
“Banyenụ na Paradaịs ma nwetan-dụ.”
(UKWE)
“Unu kasie h’obi, unu kasirim.
Ih’unu meere ha, unu meerem ya.
Agaghịm echefu n’unu gbaram-bọ.
Unu meere ha, unu meerem ya.
Ih’unu meere ha, unu meerem ya.”
(Gụọkwa Ilu 19:17; Mat. 10:40-42; 2 Tim. 1:16, 17.)