Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 108

Ịhụnanya Chineke

Ịhụnanya Chineke

(Aịzaya 55:1-3)

  1. 1. Jehova dịo-biọma.

    Ọ hụr’anyị niile n’anya.

    Ọ chọrọ k’anyị n’enw’ọṅụ.

    O jiỌ-kpara ya chụọ àjà

    K’anyị niile wee dịrịn-dụ,

    Biri n’udo ru’ebigh’ebi.

    (UKWE)

    Ndịa-kpịrị n’akpọn-kụ,

    Bịanụ ṅụọ ’mirin-ken-dụ.

    Biko, bịanụ k’unu hụ

    Obiọma Chineke.

  2. 2. Jehova dịo-biọma.

    Ọ hụr’anyị niile n’anya.

    Ọrụa-ka ya n’egosi ya.

    O chiri Jizọs Kraịst Eze.

    Uche Chineke n’emezu.

    Al’eze Chineke n’achị.

    (UKWE)

    Ndịa-kpịrị n’akpọn-kụ,

    Bịanụ ṅụọ ’mirin-ken-dụ.

    Biko, bịanụ k’unu hụ

    Obiọma Chineke.

  3. 3. Jehova dịo-biọma.

    O ji ’mụọn-sọ n’eduzia-nyị.

    K’anyị hụn-dị ’madụ n’anya,

    N’ezi h’oziọ-ma Chineke,

    Ka ha n’erubere y’isi.

    Atụkwal’egwu. Kwusaa ya.

    (UKWE)

    Ndịa-kpịrị n’akpọn-kụ,

    Bịanụ ṅụọ ’mirin-ken-dụ.

    Biko, bịanụ k’unu hụ

    Obiọma Chineke.