Okwukwe Ga-agbanweli Ihe
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. E nw’ọtụt’ajụjụ m chọrọ ịjụ.
M nụr’ih’ị gwaram, chọọkw’ịnụọ-zọ.
Ih’ị gwaram, chọọkw’ịnụọ-zọ.
I jikwa Baịbụl z’ajụjụm niile.
Ihe niile n’echegbum agwụchaala.
Nchegbu mụ, agwụchaala.
(UKWE)
Ọ dịghịm-fe, mam nw’okwukwe,
Ọ g’agbanwel’ihe.
Ihe sie ike, m nw’okwukwe,
Ọ g’agbanwel’ihe,
Gbanwee ihe.
2. Ihen-dịm n’amụta n’emem obiụ-tọ.
Ọ n’agụkwam agụụ ịgwan-dịọ-zọ.
Ọ n’agụ mụ
Igwa yan-dịọ-zọ.
Enwetagom okwukwe, o sir’ezigb’ike.
M gagh’ekwe k’ọ daam-ba m g’anw’ikem.
K’ọ ghar’ịda, m g’anw’ikem.
(UKWE)
Ọ dịghịm-fe inw’okwukwe,
Ma m gagh’echefu na
Ihe sie ike, m nw’okwukwe,
Ọ g’agbanwel’ihe,
Gbanwee ihe.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Mgbe ọrịa g’abịa, M’ọn-sogbuọ-zọa-bịa,
I kp’ekperem-gbe niile, a’yị g’akpọku Jehova.
Amam na mụ tụkwasị y’obi,
Ọ g’enyem ike kam jiri
Nanar’ihen-dịa yiri,
Kam gagh’emeri ha.
(UKWE)
Ọ dịghịm-fe inw’okwukwe,
Ma m gagh’echefu na
Ihe sie ike, m nw’okwukwe,
Ọ g’agbanwel’ihe.
(UKWE)
O dor’anya nam nw’okwukwe,
Ọ g’agbanwel’ihe.
Ihe sie ike, nwee okwukwe,
Ọ g’agbanwel’ihe,
Gbanwee ihe.