Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndụ Kacha Mma

Ndụ Kacha Mma
  1. 1. Ụwaa g’achọ i me kam daam-ba, m’enwerem ndịe-nyi.

    A’yị n’agbalị kan-dịọ-zọ nweta ezi ndịe-nyi.

    Mgbem n’echegbukwa onwem, oh, ik’ụwa ga-agwụm.

    Obi n’adim mma mam n’enyeren-dịọ-zọa-ka.

    Amatalam.

    (UKWE)

    Agam n’emeren-dịọ-zọi-he; agam n’enyekwan-dịọ-zọi-he.

    Ọ ya n’emem obi ụtọ.

    Ọ g’eru ebighi ebi. Ọ ya bụi-hem chọrọ.

    Ọ ya bụ ndụ kam mma.

  2. 2. Enwere iheọma m g’eji akam abọụn-dịa mee.

    Ịhụnanyam nwere n’eb’inọ n’eme k’a’yị dị n’otu.

    Mgbem n’echegbukwa onwem, oh, ik’ụwa ga-agwụm.

    Obi n’adim mma mam n’enyeren-dịọ-zọa-ka.

    Amatalam.

    (UKWE)

    Agam n’emeren-dịọ-zọi-he; agam n’enyekwan-dịọ-zọi-he.

    Ọ ya n’emem obi ụtọ.

    Ọ g’eru ebigh’ebi. Ihea’bụghị nrọ.

    Ọọ ndụ kam mma.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ụjọe-jighim, m’ọbụnao-tu.

    Ezigbo ndụa n’eme mụ obiụ-tọ, obiụ-tọ, kw’ụbọchị.

    (UKWE)

    Oh, Agam n’emeren-dịọ-zọi-he; agam n’enyekwan-dịọ-zọi-he.

    Ọ ya n’emem obi ụtọ.

    Ọ g’eru ebigh’ebi. Bịanụ n’iga’hụ

    Ọ ya bụ ndụ kam mma.

    Ọ ya bụ ndụ kam mma.

    Ọ ya bụ ndụ kam mma.