Ebe Ga-eme Ka A Na-eto Gị
Were Ya:
1. Jehov’ọ bụ gị ker’el’igwe.
M’ọ gagh’aba gị, Jehova,
K’ọ fọzie ụlọa rụrụ n’ụwa.
Ma ‘mụọn-sọ gị g’adị n’ebea.
Ọ bụn-dị n’ej’ije n’ìhè gị
Nọ n’ebea n’ejere gịo-zi.
Otuo-bi k’anyị ji n’ej’ozi.
Ofuf’anyị n’atọ gịụ-tọ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ọ bụ gị nyer’anyị
Ihe niil’anyị nwere.
Anyị nyeghachiri gị
Ihen-d’i nyer’anyị.
(UKWE)
Anyị niile n’abụku gịa-bụ,
N’ekelekwa gị, Jehova.
I mere k’anyị rụchaa ụlọa
Nke g’eme k’a n’eto gị.
2. Jehova, ị ma n’anyị chọrọ
Ebe g’eme k’a n’eto gị.
Ebe g’egbom-kpan-dị n’efe gị,
Meekwa kan-dịọ-zọ bịa fee gị.
Biko, jir’ebea mee uche gị.
Ọrụa g’arụ ka bur’ibu.
Ọ bụỌ-kpara gị nyer’anyị ya.
Anyị ga n’arụsi y’ike.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Ọ bụ gị, Jehova,
N’eny’any’ihen-dị dịm-ma.
Ọ bụ gị k’anyị
N’eny’ihe niil’anyị nwere.
(UKWE)
Anyị niile n’abụku gịa-bụ,
N’ekelekwa gị, Jehova.
I mere k’anyị rụchaa ụlọa
Nke g’eme k’a n’eto gị.