Ikele Chineke Maka Ihe Ndị O Kere
Danloduo:
Akwụkwọ Egwú
1. Ezi Chineke, biko nar’ekele.
Ihe niil’i kere, ha niile n’eto gị.
Ọmarịch’anwụ n’acha n’el’igwe.
Ugwu n’osisi, ha n’eto gị.
(TUPU UKWE)
Gịnị mere
I ji hụm n’anya?
M ga n’eto gị
Ehihie n’abalị.
(UKWE)
M ga n’ekele ya.
M g’agwa Jehova
Na o meela.
Ọ hụr’anyị n’anya.
Bịa k’anyị gaa
Legharị’anya ma hụi-he niile o kere.
K’anyị niile kelee Jehova.
Sor’anyị kelee ya.
Sor’anyị kelee ya.
2. Ihen-d’i kere juru n’osimiri.
Ih’i kere n’egosi n’ị hụr’anyị n’anya.
Ok’osimiri n’etokwa gị n’abalị.
Kpakpando niile i kere dịm-ma.
(TUPU UKWE)
Gịnị mere
I ji hụm n’anya?
Biko, nar’ekele
Ehihie n’abalị.
(UKWE)
M ga n’ekele ya.
M g’agwa Jehova
Na o meela.
Ọ hụr’anyị n’anya.
Bịa k’anyị gaa
Legharị’anya ma hụi-he niile o kere.
K’anyị niile kelee Jehova.
Sor’anyị kelee ya.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Amamihe gị dịe-bube.
Ọrụ gị niile dịm-ma.
Ị hụrụm n’anya.
Soro kelee ya.
Sor’anyị kelee ya.
(UKWE)
M ga n’ekele ya.
M g’agwa Jehova
Na o meela.
Ọ hụr’anyị n’anya.
Bịa k’anyị gaa
Legharị’anya ma hụi-he niile o kere.
K’anyị niile kelee Jehova.
Sor’anyị kelee ya.
Sor’anyị kelee ya.
K’anyị n’ekele ya.